Abụ Ọma 89:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ dị otu ihe m ṅụrụ n’iyi n’ịdị nsọ m,+M gaghị aghara Devid ụgha.+ Abụ Ọma 108:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-enyefe Shikem+ ka ọ bụrụ ihe nketa;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ wee nye ya ndị ọzọ.
7 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-enyefe Shikem+ ka ọ bụrụ ihe nketa;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ wee nye ya ndị ọzọ.