Abụ Ọma 60:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-ewere Shikem nye ndị m ka ọ bụrụ ihe nketa ha;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nyefee ndị m.+
6 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-ewere Shikem nye ndị m ka ọ bụrụ ihe nketa ha;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt atụ̀ nyefee ndị m.+