1 Samuel 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jụọ ụmụ okorobịa gị, ha ga-agwakwa gị, ka ụmụ okorobịa m nweta ihu ọma gị, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ọma ka anyị bịara. Biko, nyetụ ndị ohu gị nakwa nwa gị Devid ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+ 2 Samuel 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;
8 Jụọ ụmụ okorobịa gị, ha ga-agwakwa gị, ka ụmụ okorobịa m nweta ihu ọma gị, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ọma ka anyị bịara. Biko, nyetụ ndị ohu gị nakwa nwa gị Devid ihe ọ bụla aka gị ruru.’”+
28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;