Jenesis 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jekọb wee kwalie gawa Sọkọt,+ o wee wuoro onwe ya ụlọ, wuokwara ìgwè anụ ụlọ ya ụlọ ndò.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Sọkọt. Joshụa 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan. Abụ Ọma 108:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-enyefe Shikem+ ka ọ bụrụ ihe nketa;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ wee nye ya ndị ọzọ.
17 Jekọb wee kwalie gawa Sọkọt,+ o wee wuoro onwe ya ụlọ, wuokwara ìgwè anụ ụlọ ya ụlọ ndò.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Sọkọt.
27 nakwa Bet-heram+ na Bet-nimra+ na Sọkọt+ na Zefọn, ndị dị na ndagwurugwu, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn+ chịrị, Jọdan wee bụrụ ókè ya ruo na nsọtụ oké osimiri Kineret+ nke dị n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan.
7 Chineke ekwuwo okwu n’ịdị nsọ ya, sị:+“M ga-aṅụrị ọṅụ, m ga-enyefe Shikem+ ka ọ bụrụ ihe nketa;+M ga-atụkwa ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ wee nye ya ndị ọzọ.