Abụ Ọma 78:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anyị agaghị ezoro ya ụmụ ha. Anyị ga-akọrọ ọgbọ na-abịa abịa+Ihe ọma ndị Jehova mere nakwa otú o si gosi na ọ dị ike,+Ya bụ, ihe ndị dị ebube o mere.+
4 Anyị agaghị ezoro ya ụmụ ha. Anyị ga-akọrọ ọgbọ na-abịa abịa+Ihe ọma ndị Jehova mere nakwa otú o si gosi na ọ dị ike,+Ya bụ, ihe ndị dị ebube o mere.+