Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 103:20 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24 Ụlọ Nche,5/15/1999, p. 24
20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya.