Ekliziastis 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M kwuziri n’obi m, sị: “Amatala m ihe nke ukwuu karịa onye ọ bụla bu m ụzọ bie na Jeruselem.+ Enwetala m amamihe dị ukwuu. Ihe m mụtara karịkwara akarị.”+
16 M kwuziri n’obi m, sị: “Amatala m ihe nke ukwuu karịa onye ọ bụla bu m ụzọ bie na Jeruselem.+ Enwetala m amamihe dị ukwuu. Ihe m mụtara karịkwara akarị.”+