Ekliziastis 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mụ onwe m kwuru n’obi m,+ sị: “Lee! Mụ onwe m enwekwuola amamihe nke ukwuu karịa onye ọ bụla dịworo ndụ tupu mụ onwe m na Jeruselem,+ obi m nwetakwara amamihe na ihe ọmụma dị ukwuu.”+
16 Mụ onwe m kwuru n’obi m,+ sị: “Lee! Mụ onwe m enwekwuola amamihe nke ukwuu karịa onye ọ bụla dịworo ndụ tupu mụ onwe m na Jeruselem,+ obi m nwetakwara amamihe na ihe ọmụma dị ukwuu.”+