1 Ndị Eze 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi. 1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ 2 Ihe E Mere 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+ Ilu 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naranụ ịdọ aka ná ntị m kama ịnara ọlaọcha, narakwanụ ihe ọmụma kama ịnara ọlaedo kasị mma.+
28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi.
29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+
10 Nye m amamihe na ihe ọmụma+ ka m wee na-apụ, na-abata n’ihu ndị a,+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a dị ọtụtụ ikpe?”+