Jenesis 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Melkizedek+ bụ́ eze Selem+ wee wepụta achịcha na mmanya,+ ya onwe ya bụkwa onye nchụàjà nke Chineke bụ́ Onye Kasị Elu.+ 2 Ihe E Mere 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+ Ekliziastis 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aghọrọ m onye ukwu, baakwa ọgaranya karịa onye ọ bụla dịrị ndụ na Jeruselem+ tupu mụ onwe m. M ka nwekwara amamihe m.+
18 Melkizedek+ bụ́ eze Selem+ wee wepụta achịcha na mmanya,+ ya onwe ya bụkwa onye nchụàjà nke Chineke bụ́ Onye Kasị Elu.+
12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+
9 Aghọrọ m onye ukwu, baakwa ọgaranya karịa onye ọ bụla dịrị ndụ na Jeruselem+ tupu mụ onwe m. M ka nwekwara amamihe m.+