Abụ Solomọn 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ahịhịa mandrek*+ na-esipụta ísì ọma ya. Ụdị ọmarịcha mkpụrụ osisi ọ bụla dị n’ọnụ ụzọ anyị.+ Onye m hụrụ n’anya, m doweere gịMa ndị ochie ma ndị ọhụrụ.
13 Ahịhịa mandrek*+ na-esipụta ísì ọma ya. Ụdị ọmarịcha mkpụrụ osisi ọ bụla dị n’ọnụ ụzọ anyị.+ Onye m hụrụ n’anya, m doweere gịMa ndị ochie ma ndị ọhụrụ.