Abụ Solomọn 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahịhịa mandrek+ ewepụtawo ísì ụtọ ya, ụdị ọmarịcha mkpụrụ osisi+ niile dịkwa n’ọnụ ụzọ anyị. Echekwaworo m gị ma ndị ọhụrụ ma ndị ochie, onye m hụrụ n’anya.
13 Ahịhịa mandrek+ ewepụtawo ísì ụtọ ya, ụdị ọmarịcha mkpụrụ osisi+ niile dịkwa n’ọnụ ụzọ anyị. Echekwaworo m gị ma ndị ọhụrụ ma ndị ochie, onye m hụrụ n’anya.