Aịzaya 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Moab ga-eti mkpu ákwá n’ihi ihe ga-eme ha. Ha niile ga-eti mkpu ákwá.+ Ndị e tiri ihe ga-ebe ákwá n’ihi keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ si Kia-hareset.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:7 Amụma Aịsaịa I, p. 193
7 Ndị Moab ga-eti mkpu ákwá n’ihi ihe ga-eme ha. Ha niile ga-eti mkpu ákwá.+ Ndị e tiri ihe ga-ebe ákwá n’ihi keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ si Kia-hareset.+