Aịzaya 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-agọzi ha, sị: “Agọziela m ndị Ijipt, bụ́ ndị m, gọzie ndị Asiria, bụ́ ọrụ aka m, gọziekwa ndị Izrel, bụ́ ndị nke m.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:25 Amụma Aịsaịa I, p. 206-207
25 n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-agọzi ha, sị: “Agọziela m ndị Ijipt, bụ́ ndị m, gọzie ndị Asiria, bụ́ ọrụ aka m, gọziekwa ndị Izrel, bụ́ ndị nke m.”+