Aịzaya 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-agọziworị ha,+ sị: “Ka ndị m Ijipt na ọrụ aka m Asiria+ na ihe nketa m Izrel+ bụrụ ndị a gọziri agọzi.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:25 Amụma Aịsaịa I, p. 206-207
25 n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-agọziworị ha,+ sị: “Ka ndị m Ijipt na ọrụ aka m Asiria+ na ihe nketa m Izrel+ bụrụ ndị a gọziri agọzi.”