9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+
8 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Otú ahụ ọ na-abụ mmadụ hụ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ga-agbapụta mmanya ọhụrụ,+ ya asị, ‘Ebibila ya,+ n’ihi na ngọzi dị n’ime ya,’+ otú ahụ ka m ga-eme n’ihi ndị ohu m ka m wee ghara ibibi mmadụ niile.+