Aịzaya 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nwere mgbe ọ gwara ha, sị: “Ebe a bụ ebe a na-ezu ike. Ka onye ike gwụrụ zuru ike. Ebe a bụkwa ebe mmadụ na-anọ nweta onwe ya.” Ma, ha achọghị ige ntị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:12 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 14-15
12 E nwere mgbe ọ gwara ha, sị: “Ebe a bụ ebe a na-ezu ike. Ka onye ike gwụrụ zuru ike. Ebe a bụkwa ebe mmadụ na-anọ nweta onwe ya.” Ma, ha achọghị ige ntị.+