Aịzaya 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 bụ́ ndị ọ sịrị: “Ebe a bụ ebe izu ike. Meenụ ka onye ike gwụrụ zuru ike. Ebe a bụkwa ebe ntụsara ahụ́,” ma ha achọghị ige ntị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:12 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 14-15
12 bụ́ ndị ọ sịrị: “Ebe a bụ ebe izu ike. Meenụ ka onye ike gwụrụ zuru ike. Ebe a bụkwa ebe ntụsara ahụ́,” ma ha achọghị ige ntị.+