Aịzaya 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’oge mmadụ na-eticha ọka, ọ̀ na-egweri ya ya aghọọ ntụ ọka a ga-eji eme achịcha? Mba, ọ naghị egweri ya.+ Ya nyawakwa ụgbọala ya ịnyịnya na-adọkpụ, ụkwụ ụgbọala ya na-arị ọka ahụ elu,Ma ọ naghị egweri ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:28 Amụma Aịsaịa I, p. 296, 301
28 N’oge mmadụ na-eticha ọka, ọ̀ na-egweri ya ya aghọọ ntụ ọka a ga-eji eme achịcha? Mba, ọ naghị egweri ya.+ Ya nyawakwa ụgbọala ya ịnyịnya na-adọkpụ, ụkwụ ụgbọala ya na-arị ọka ahụ elu,Ma ọ naghị egweri ya.+