Aịzaya 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 À na-anọ na-etichapụta ọka a chọrọ iji eme achịcha ruo mgbe a kụriri ya? N’ihi na ọ dịghị mgbe mmadụ ga na-azọcha+ ya n’akwụsịghị akwụsị.+ Ọ ga-eme ka ụkwụ ụgbọala ya nke ịnyịnya na-adọkpụ rịa ya elu, ma ọ gaghị akụpịa ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:28 Amụma Aịsaịa I, p. 296, 301
28 À na-anọ na-etichapụta ọka a chọrọ iji eme achịcha ruo mgbe a kụriri ya? N’ihi na ọ dịghị mgbe mmadụ ga na-azọcha+ ya n’akwụsịghị akwụsị.+ Ọ ga-eme ka ụkwụ ụgbọala ya nke ịnyịnya na-adọkpụ rịa ya elu, ma ọ gaghị akụpịa ya.+