Aịzaya 39:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Merodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye+ maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+
39 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Merodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye+ maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa ma gbakee.+