Aịzaya 49:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị eze ga na-elekọta gị.+ Ada ndị eze ga-abụkwa ụmụ nwaanyị na-ejere gị ozi. Ha ga-ehulata ala kpọọrọ gị isiala.+ Ha ga-edo onwe ha n’okpuru gị.*+ Ị ga-amarakwa na abụ m Jehova. A gaghị emenye ndị tụkwasịrị m obi ihere.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:23 Mmezu Mkpughe, p. 60-61 Amụma Aịsaịa II, p. 148-149
23 Ndị eze ga na-elekọta gị.+ Ada ndị eze ga-abụkwa ụmụ nwaanyị na-ejere gị ozi. Ha ga-ehulata ala kpọọrọ gị isiala.+ Ha ga-edo onwe ha n’okpuru gị.*+ Ị ga-amarakwa na abụ m Jehova. A gaghị emenye ndị tụkwasịrị m obi ihere.”+