Jeremaya 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ha bịa ọsọ ọsọ beere anyị ákwá arịrị. Ka anya mmiri si anyị n’anya na-asọdata,Ka anya mmiri sikwa ná mbubere anya anyị na-agbapụta.+
18 Ka ha bịa ọsọ ọsọ beere anyị ákwá arịrị. Ka anya mmiri si anyị n’anya na-asọdata,Ka anya mmiri sikwa ná mbubere anya anyị na-agbapụta.+