Jeremaya 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka ha bịa ọsọ ọsọ kwaara anyị ákwá arịrị. Ka anya mmiri si anyị n’anya na-asọdata, ka anya mmiri si n’anya anyị nke na-enwu gbaa na-agbapụta.+
18 ka ha bịa ọsọ ọsọ kwaara anyị ákwá arịrị. Ka anya mmiri si anyị n’anya na-asọdata, ka anya mmiri si n’anya anyị nke na-enwu gbaa na-agbapụta.+