Jeremaya 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-enye ndị iro ha akụnụba niile dị n’obodo a na ihe niile ha nwere na ihe niile bara ezigbo uru dị na ya nakwa akụ̀ niile ndị eze Juda nwere.+ Ha ga-akwakọrọ ha, burukwa ha laa Babịlọn.+
5 M ga-enye ndị iro ha akụnụba niile dị n’obodo a na ihe niile ha nwere na ihe niile bara ezigbo uru dị na ya nakwa akụ̀ niile ndị eze Juda nwere.+ Ha ga-akwakọrọ ha, burukwa ha laa Babịlọn.+