Jeremaya 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-enyefe ihe niile a kwakọbara n’obodo a na ihe niile e mepụtara na ya na ihe niile dị oké ọnụ ahịa dị n’ime ya n’aka ndị iro ha; m ga-enyefekwa akụ̀ niile nke ndị eze Juda n’aka ndị iro ha.+ Ha ga-akwakọrọ ha, bukọrọkwa ha laa Babịlọn.+
5 M ga-enyefe ihe niile a kwakọbara n’obodo a na ihe niile e mepụtara na ya na ihe niile dị oké ọnụ ahịa dị n’ime ya n’aka ndị iro ha; m ga-enyefekwa akụ̀ niile nke ndị eze Juda n’aka ndị iro ha.+ Ha ga-akwakọrọ ha, bukọrọkwa ha laa Babịlọn.+