2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+ Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+
10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+