Jeremaya 23:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova sịkwara, “M ga-ata ndị amụma ahụhụ maka na ha na-agwa ndị mmadụ ihe masịrị ha, na-asị na ọ bụ ihe m kwuru.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:30 Ụlọ Nche,2/1/1992, p. 4
30 Jehova sịkwara, “M ga-ata ndị amụma ahụhụ maka na ha na-agwa ndị mmadụ ihe masịrị ha, na-asị na ọ bụ ihe m kwuru.”+