Jeremaya 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ya mere, lee, m na-emegide ndị amụma,”+ ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-ezuru okwu m n’ohi n’ọnụ ibe ha.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:30 Ụlọ Nche,2/1/1992, p. 4
30 “Ya mere, lee, m na-emegide ndị amụma,”+ ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-ezuru okwu m n’ohi n’ọnụ ibe ha.”+