Jeremaya 31:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Mgbe m ga-akpọkọta ndị Juda a dọọrọ n’agha, ha ga-anọ n’obodo ndị dị na Juda, sị: ‘Ugwu dị nsọ,+ nke bụ́ ebe a na-anọ eme ezi omume,+ ka Jehova gọzie gị.’
23 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Mgbe m ga-akpọkọta ndị Juda a dọọrọ n’agha, ha ga-anọ n’obodo ndị dị na Juda, sị: ‘Ugwu dị nsọ,+ nke bụ́ ebe a na-anọ eme ezi omume,+ ka Jehova gọzie gị.’