14 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu nwere onye Hibru, bụ́ nwanne ya, onye e resịrị ya ka ọ gbawara ya ohu, ya abụrụkwa na ohu ahụ ejeerela ya ozi afọ isii, ọ ga-ahapụ ya ka ọ laa n’afọ nke asaa. Ọ ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya.”+ Ma nna nna unu hà egeghị m ntị. Ha atọghịkwa ntị ha n’ala.