Jeremaya 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ná ngwụcha afọ asaa, onye ọ bụla n’ime unu ga-ahapụ nwanne ya,+ bụ́ onye Hibru,+ onye e resịrị ya,+ nke jewooro ya ozi afọ isii, ka ọ laa; ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya.” Ma nna nna unu hà egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị ha n’ala.+
14 “Ná ngwụcha afọ asaa, onye ọ bụla n’ime unu ga-ahapụ nwanne ya,+ bụ́ onye Hibru,+ onye e resịrị ya,+ nke jewooro ya ozi afọ isii, ka ọ laa; ị ga-ahapụ ya ka o nwere onwe ya.” Ma nna nna unu hà egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị ha n’ala.+