Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 8:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Dị ka ihe niile ha mere si dị, malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ha+ ruo taa, na-ahapụ m+ ma na-efe chi ọzọ dị iche iche,+ ọ bụ otú ahụ ka ha na-emekwa gị.

  • 2 Ndị Eze 17:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike;

  • Nehemaya 9:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Ọ bụ ezie na ị na-agba àmà+ megide ha iji mee ka ha laghachite n’iwu gị,+ ha onwe ha mere ọbụna omume mpako,+ ha aṅaghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu; ha mebikwara+ mkpebi ikpe gị,+ bụ́ ndị ga-eme ka mmadụ dị ndụ+ ma ọ bụrụ na o debe ha. Ha nọkwa na-eme isi ike,+ kwesiekwa olu ike,+ ha aṅaghịkwa ntị.+

  • Jeremaya 7:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha nọ na-ekwesi olu ike.+ Ha mere ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha!+

  • Zekaraya 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha mere ka obi ha+ dị ka nkume emụri ka ha ghara irube isi n’iwu+ nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru site na mmụọ ya,+ site n’ọnụ ndị amụma oge mbụ;+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya