Diuterọnọmi 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+ Ndị Ikpe 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-erukwa na mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-atụgharị mewe omume na-eweta mbibi karịa otú ndị nna ha mere site n’isoro chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na àgwà isi ike ha.+ Abụ Ọma 78:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ha wee jiri ebe ndị dị elu ha na-akpasu ya iwe,+Jirikwa ihe oyiyi ha a pịrị apị na-akpali ya ikwo ekworo.+
16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+
19 Ọ na-erukwa na mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-atụgharị mewe omume na-eweta mbibi karịa otú ndị nna ha mere site n’isoro chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na àgwà isi ike ha.+
58 Ha wee jiri ebe ndị dị elu ha na-akpasu ya iwe,+Jirikwa ihe oyiyi ha a pịrị apị na-akpali ya ikwo ekworo.+