Jeremaya 38:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 A ga-akpọrọ ụmụ nwaanyị niile fọrọ n’ụlọ* eze Juda kpọtara ndị eze Babịlọn mere ndị isi,+ ụmụ nwaanyị ahụ ana-asịkwa,‘Ndị ị tụkwasịrị obi* aghọgbuola gị, meriekwa gị.+ Ha emeela ka ụkwụ gị mikpuo n’apịtị. Ha agbaghachikwala azụ.’
22 A ga-akpọrọ ụmụ nwaanyị niile fọrọ n’ụlọ* eze Juda kpọtara ndị eze Babịlọn mere ndị isi,+ ụmụ nwaanyị ahụ ana-asịkwa,‘Ndị ị tụkwasịrị obi* aghọgbuola gị, meriekwa gị.+ Ha emeela ka ụkwụ gị mikpuo n’apịtị. Ha agbaghachikwala azụ.’