Jeremaya 44:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ùnu echefuola ihe ọjọọ nna nna unu hà mere na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem, nakwa ihe ọjọọ ndị eze Juda+ na ndị nwunye ha+ mere ebe ahụ, nakwa nke ununwa na ndị nwunye unu+ mere ebe ahụ?
9 Ùnu echefuola ihe ọjọọ nna nna unu hà mere na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem, nakwa ihe ọjọọ ndị eze Juda+ na ndị nwunye ha+ mere ebe ahụ, nakwa nke ununwa na ndị nwunye unu+ mere ebe ahụ?