Jeremaya 44:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ùnu echefuola omume ọjọọ nke nna nna unu hà+ na omume ọjọọ nke ndị eze Juda+ na omume ọjọọ nke ndị nwunye ha+ na omume ọjọọ nke unu onwe unu na omume ọjọọ nke ndị nwunye unu,+ bụ́ nke ha mere n’ala Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem?
9 Ùnu echefuola omume ọjọọ nke nna nna unu hà+ na omume ọjọọ nke ndị eze Juda+ na omume ọjọọ nke ndị nwunye ha+ na omume ọjọọ nke unu onwe unu na omume ọjọọ nke ndị nwunye unu,+ bụ́ nke ha mere n’ala Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem?