Abụ Ákwá 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma gịnwa, bụ́ Jehova, ị ga-anọdụ n’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze gị ga-adịru ọgbọ niile.+
19 Ma gịnwa, bụ́ Jehova, ị ga-anọdụ n’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze gị ga-adịru ọgbọ niile.+