Abụ Ákwá 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma gị onwe gị, Jehova, ị ga-anọdụ n’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ ga-adịru ọgbọ niile.+