Abụ Ọma 102:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.+ Abụ Ọma 145:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọbụbụeze gị bụ ọbụbụeze na-adịru mgbe niile ebighị ebi,+Ịchịisi gị na-adịrukwa ọgbọ niile na-abịa abịa.+ Abụ Ọma 146:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+ Habakọk 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ogologo oge gara aga ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị dịghị anwụ anwụ.+ Jehova, i mewo ya ka ọ dịrị maka ikpe ikpe ziri ezi; Oké Nkume,+ ọ bụkwa maka ịdọ aka ná ntị+ ka ị tọrọ ntọala ya.
13 Ọbụbụeze gị bụ ọbụbụeze na-adịru mgbe niile ebighị ebi,+Ịchịisi gị na-adịrukwa ọgbọ niile na-abịa abịa.+
10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+
12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ogologo oge gara aga ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị dịghị anwụ anwụ.+ Jehova, i mewo ya ka ọ dịrị maka ikpe ikpe ziri ezi; Oké Nkume,+ ọ bụkwa maka ịdọ aka ná ntị+ ka ị tọrọ ntọala ya.