1 Timoti 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen. Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.
3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+