Ezikiel 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M hapụrụ ha ka ha jiri àjà ha na-achụ merụọ onwe ha. Àjà ahụ bụ ịkpọ nwa mbụ ọ bụla ha mụtara ọkụ.+ Ihe mere m ji hapụ ha bụ ka m laa ha n’iyi, ka ha wee mara na m bụ Jehova.”’
26 M hapụrụ ha ka ha jiri àjà ha na-achụ merụọ onwe ha. Àjà ahụ bụ ịkpọ nwa mbụ ọ bụla ha mụtara ọkụ.+ Ihe mere m ji hapụ ha bụ ka m laa ha n’iyi, ka ha wee mara na m bụ Jehova.”’