Ezikiel 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M kwekwara ka onyinye ha merụọ ha mgbe ha na-esure* nwa ọ bụla meghere akpa nwa n’ọkụ,+ ka m wee gbahapụ ha, ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova.”’+
26 M kwekwara ka onyinye ha merụọ ha mgbe ha na-esure* nwa ọ bụla meghere akpa nwa n’ọkụ,+ ka m wee gbahapụ ha, ka ha wee mara na mụ onwe m bụ Jehova.”’+