Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 18:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+

  • 2 Ndị Eze 16:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị.

  • 2 Ndị Eze 17:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+

  • 2 Ndị Eze 21:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 O surekwara* nwa ya n’ọkụ.+ O mekwara anwansi,+ chọọ ihe mgbaàmà ọdịnihu, kwekwa ka ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nọrọ. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.

  • 2 Ihe E Mere 28:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ya onwe ya surekwara ihe nsure ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ sureekwa ụmụ ya ndị ikom+ n’ọkụ, dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel mere si dị.+

  • 2 Ihe E Mere 33:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 O surekwara* ụmụ ya n’ọkụ+ na ndagwurugwu nwa Hinọm.+ O mekwara anwansi,+ gbaa afa+ ma mee mgbaasị,+ o mekwara ka e nwee ndị na-eme mgbaasị+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu.+ O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.+

  • Jeremaya 7:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ha ewuwo ebe ndị dị elu na Tofet,+ nke dị na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji suree ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu, ọ bataghịkwa m n’obi.’+

  • Jeremaya 19:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ha wukwaara Bel ebe ndị dị elu ka ha wee na-esure ụmụ ha ndị ikom n’ọkụ ka ha bụrụ àjà a na-esurecha n’ọkụ nye Bel,+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+ nke m na-ekwuteghịkwa okwu ya, ọ bataghịkwa m n’obi.”’+

  • Jeremaya 32:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 Ha wukwaara Bel ebe dị elu+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji sureere Molek+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,*+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị ha n’iwu,+ ọ bataghịkwa m n’obi ka ha mee ihe arụ a+ wee mee ka Juda mehie.’+

  • Ezikiel 16:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya