Ezikiel 25:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Filistia ihe.+ M ga-egbukwa ndị Keretaịt,+ bibiekwa ndị ọzọ niile bi n’ụsọ oké osimiri.+
16 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Filistia ihe.+ M ga-egbukwa ndị Keretaịt,+ bibiekwa ndị ọzọ niile bi n’ụsọ oké osimiri.+