Ezikiel 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha esorola ya banye n’ili,* gakwuru ndị e ji mma agha gbuo+ nakwa ndị na-akwado ya,* bụ́ mba dị iche iche ndị biri na ndò ya.’+
17 Ha esorola ya banye n’ili,* gakwuru ndị e ji mma agha gbuo+ nakwa ndị na-akwado ya,* bụ́ mba dị iche iche ndị biri na ndò ya.’+