Ezikiel 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha esorowo ya gbadaa Shiol,+ gakwuru ndị e ji mma agha gbuo, na ndị biworo na ndò ya dị ka mkpụrụ ya n’etiti mba dị iche iche.’+
17 Ha esorowo ya gbadaa Shiol,+ gakwuru ndị e ji mma agha gbuo, na ndị biworo na ndò ya dị ka mkpụrụ ya n’etiti mba dị iche iche.’+