Abụ Ákwá 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+ Ezikiel 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. Ezikiel 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.