Ezikiel 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eme ka e gbuo gị,* o nweghịkwa ihe ga-eme ka ị ghara ịnwụ.+ Ebe ị chọrọ ka e gbuo ndị ị kpọrọ asị, a ga-egbukwa gịnwa.+
6 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eme ka e gbuo gị,* o nweghịkwa ihe ga-eme ka ị ghara ịnwụ.+ Ebe ị chọrọ ka e gbuo ndị ị kpọrọ asị, a ga-egbukwa gịnwa.+