Ezikiel 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ebe ọ bụ na m nọ na-akwadebe gị ka a wụfuo ọbara gị, ọbara ga-achụ gị ọsọ.+ N’ezie, ọ bụ ọbara ka ị kpọrọ asị, ọ bụ ọbara ga-achụ gị ọsọ.+
6 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ebe ọ bụ na m nọ na-akwadebe gị ka a wụfuo ọbara gị, ọbara ga-achụ gị ọsọ.+ N’ezie, ọ bụ ọbara ka ị kpọrọ asị, ọ bụ ọbara ga-achụ gị ọsọ.+